PresKriber

1. Nwere Ukwara?

2. Nwere Oyi?

3. Nwere afọ ọsịsa?

4. Nwere akpiri mgbu?

5. Nwere Ahu mgbu

6. Nwere isi owuwa?

7. Nwere ahu oku?

8. Nwere nsogbu iku ime?

9. Ne-enwe ike ogwugwu?

10. I gara njem ụbọchị iri na anọ gara aga?

11. meela eje na obodo han wenre Corona?

12. Gina oyen wenre oria Corona oweren imekota?s